Ásụ̀sụ̀ Ị̀gbò

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Wuá ébé: otú uzọr, chọwa
Mkpụrụ ólú asụsụ Igbo

Asụsụ Igbo bu asụsụ Niger-Congo nke madu rúrú ndè iri abụô na ise nke ndi júrú ya bụ ndi Igbo. Na nleda-owuwa Naigeria na ébé Niger Delta, Igbo bụ díàlà. Ha dèrè yá nà édé Latin, nke ndí mpaghara Britain nwètèrè. Nkárí ndi ozor bu nké Èkpè búrú nkárí Nsịbịdị. Asụsụ Igbo bu ólú nke a na akpo n'ezigbo hanwa. Ó di ike taa ndi óbiá i-suta ya, dikwa ike taa ndi Igbo ozo bi na ámá nkẹ ozor Í mátá ihe ndi nke ozo na ekwu, maka na ndi Igbo hiri nne.

Nkée bu mkpụrụedemede asusu wu:

Édé Igbo
(Onwu)
IPA Édé Igbo
(Onwu)
IPA
a /a/ /ɔ/
b /b/ p /p/
gb /ɓ/ ~ /ɡ͡b/ kp /ɓ̥/ ~ /k͡p/
d /d/ r /ɾ/
e /e/ s /s/
f /f/ sh /ʃ/
g /ɡ/ t /t/
gh /ɣ/ u /u/
h /h/ /ʊ/
i /i/ v /v/
/ɪ/ w /w/
j /ʤ/ y /j/
k /k/ z /z/
l /l/ ch /ʧ/
m /m/ and /m̩/ gw /ɡʷ/
n /n/ and /n̩/ kw /kʷ/
/ŋ/ nw /ŋw/
o /o/ ny /nj/

Lee nke ozo[mèzi | edit source]

Links n'aga n'ezi[mèzi | edit source]



na akpaaka ziri ezi site Manifesto Google Google Glass