Ọ̀hà Ímò

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
(Dupụ̀rụ̀ sì Ȯra Imo)
Imo Steetị
Ora no na ime Naijiria
Oge/afọ mmalite3 Febụwarị 1976 Dezie
A gụrụ ahaImo River Dezie
asụsụ njiemeBekee Dezie
kọntinentEluàlà Dezie
mba/obodoNaijiria Dezie
isi steetiOwẹrrẹ Dezie
dị na ngalaba nhazi mpagharaNaijiria Dezie
dị na mpaghara ogeUTC+01:00 Dezie
nhazi ọnọdụ5°29′0″N 7°2′0″E Dezie
geoshapeData:Nigeria/Imo.map Dezie
ụlọ ọrụ nke onye isi gọọmentị nwereGọvanọ Imo steeti Dezie
Executive òtùExecutive Council of Imo State Dezie
òtù omebe iwuImo State House of Assembly Dezie
Nkwekọrịtara oke alaAnambra Steeti, Steeti Abia, Ȯra Rivers Dezie
dochieEast Central State Dezie
Asụsụ ọ na-asụIkwerre language Dezie
postal code460001 Dezie
webụsaịtịhttps://www.imostate.gov.ng/ Dezie
Map
Ȯra Imo
State nickname: Eastern Heartland
Location
Location of Imo State in Nigeria
Statistics
Governor Rochas Okorocha (APC)
Date Created 3 Febrụwarị, 1976
Capital Owerri
Area 5,100 km²
Ranked 34th
Population
1991 Census
2006 est.
Ranked 13th
2,485,499
3,934,899
ISO 3166-2 NG-IM
Website imostate.gov.ng
Imo State

Ọ̀hà Ímò (nà bèkeè: Imo State) bú òtú state no n'ime ala Naigeria. Ya na Imo State bu ebe ndi Igbo na kpo obi wo, ebe Obi Ala ndi Igbo (bekee:Heart of Igboland).

Ihu igwe[dezie | dezie ebe o si]

Ihu igwe Imo Steeti bụ Udummiri na Ọkọchị

Oge Udummiri na ebido karị na ọnwa Apurelu rue na ọnwa Ọktoba afọ ọbụla.

Oge Ọkọchị na ebido karị na ọnwa Ekeresimesi rue na ọnwa Maachị.

Na oge Ọkọchị, ana enwe oge Uguru nke na- ebido ọnwa Ekeresimesi ma kwụsị na ọnwa nke mbụ nke afọ.

Imo so ná Steeti nke Mgbanwe ihu igwe na enye nsogbu nke ukwu n'ime Nigeria.

Mgbanwe ihu igwe na eme ka Ide mmiri na mbuze na enye kwa nsogbu na Steeti a.

Mbuze bụ otu ọdachi na -enye Imo Steeti nsogbu. Mbuze emebigo ala ruru 360 nke 57 na ime ya nọ na ezigbo nsogbu. Ideato, Orlu, Ihitte-uboma, Arondizuogu, Umuomi-ikeduru na Njaba bụ ebe mbuze na enye nsogbu.

Ụlọ ọlụ nke Nigeria na ahụ maka Mbuze nke akpọro Nigeria Erosion and Watershed Management Project(NEWMAP), bidoro olu na Steeti a na Nọvemba 11, 2014 maka igbochi mbuze,Eziala- Obizi dina Ezinihitte Mbaise LGA; Iyiuzo-Ihioma-Ogberuru dina Orlu LGA; Umueshi-Amanato dina Ideato South LGA; Umuturu -Ezemazu -Urualla dina Ideato North LGA; Umunumo Ibeafor dina Ehime Mbano LGA; na Umueze Obazu-Mbieri nke dị na Mbaitoli LGA bụ ndị ọlụ a metụtara na Imo State.

Na ọnwa Ọgọọst 2019, ide mmiri mebiri ihe ruru ụlọ iri asaa ma chụpụ mmadụ ruru 2000 na be obibi ha.

Lee nke ozo[dezie | dezie ebe o si]

Links n'aga n'ezi[dezie | dezie ebe o si]

  • ICAfrica - International Charity for Africa, NGO, Canada, looked up February 14, 2016.