Ọjị Chukwuemeka Ifeanyịchukwu

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Ọjị Chukwuemeka Ifeanyịchukwu
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya28 Julaị 1981 Dezie
Ebe ọmụmụEnúgwu Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye na-ese ụkpụrụ ụlọ, carpenter Dezie
Ebe obibiAbuja Dezie
webụsaịtịhttp://www.dazzlefurniture.com, http://www.dazzlecarpentry.training Dezie

Ọjị "Donoji" Chukwuemeka Ifeanyịchukwu (amụrụ n'ụbọchị ịrị abụọ na asatọ nke onwa asaa n'afọ 1981) bụ onye nka nke Naijịrịa nke ama ama n'ịzụpụta ndị Naijịrịa n'ọrụ nka na Abuja n'ime obodo Naijịrịa.[1] [2]

Agụm akwụkwọ[dezie | dezie ebe o si]

Maazị Chukwuemeka  Ọjị nwetara asambodo nke bekee kpọrọ BSc ya na MSc n'ihe gbasara osise na-arụmụ ụlọ. Osikwa otu aka ahụ nwetakwa asambodo ọzọ n'ihe gbasara azụmụ ahịa ya na nchịchọta nke ndi Nigerian Institute of Management (NIM) nyere ya.

Career[dezie | dezie ebe o si]

Maazị Chukwuemeka Ọjị bụ otu n'ime ndi bidoro ụlọ ọrụ Dazzle Furniture Limited[3] nke ya na Maazị Chukwudimma Chukwudike  Ọjị na ndi mba Turkey n'arụ ọrụ nka tịkọrọ aka ọnụ wee na-eme. [4] Kemgbe ụlọ ụrọ Dazzle Furniture Limited bịdoro na-afo 2009, ụlọ ọrụ a azụọla ụmụ ikorọbia n'agbọghọbia ndị ala Naijiria nke maazị Oji Chukwudimma Chukwudike nyere aka nime ya,[5] ka ha wee bụrụ ndi nka tozuru etozu. [6] Maazị Ọjị Chukwuemeka, onye ndi enyi ya na ndi ya na ha na-azukọ ahia, na-akpọ Donoji, bụ onye ịsị ụlọ ọrụ Dazzle® Furniture Ltd, Dazzle® Carpentry Training Ltd bụrụ kwa onye ịsị na National Carpentry and Furniture Summit (NACAFS®)[7], ụlọ ọrụ a so na ọgbakọ ndị Interior Designers Association of Nigeria (IDAN), bụrụ kwa ndị sonyere ọgbakọ nke International Federation of Interior Architects and Designers (IFIAD). Ụlọ ọrụ Dazzle® Furniture Ltd is bụ ụlọ ọrụ bidoro na-ala Naijiria ndị nwere ebe ana rụpụta ihe ya na ebe ana gosipụta ihe arụpụtara n'Abuja. Ọbụ iji were chụọ enweghị ụrọ na-ala Naijiria ụkwụ eruala mere Maazị Ọjị Chukwuemeka Ifeanyichukwu ya na ndị nkwado ya bụ Maazị Oji Chukwudimma Chukwudike na Maazị Promise Chukwuma jịrị bido ụlọ ọrụ Dazzle Carpentry Training Limited iji wee mee ka ọrụ nka (nke bekee kpọrọ kapinta) bụrụ ịhe ụmụ ala Naijiria ji kpọrọ ihe.[8]

N'ezigbo ndu okorobia ya, Maazị Ọji Chukwuemeka anọrọla isi ihe gbasara nka and nchepụta. Ọbụ okorobia onye Naijiria nọ nime izu ahia di elu onye echiche ya bu nke di elu ebe ọdi ukuu kara ndị ọgbọ ya. Ọbụ onye n'achọ na emee ihe ọbụla ngwa ngwa achọrọ ime ya. Ihe nkaa bụ ihe ozipụtara mgbe owere amam ihe onwetara n'ihe gbasara ise nakwa irụ ụlọ tinye ya n'ime ọrụ nka nke bụ na ọrụ nka bụ zị ihe onye ọbụla na-agbasozị ọbụzị ya ka ọchọro ka ana kpọzị ONYE NKA.

References[dezie | dezie ebe o si]