1
Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Article nkena basa afo mbu 1. Onye choro onu agugu 1, guo otu. Onye choro nke basa ozo, guo 1 (disambiguation).
[mèzi] Ihe mere na afo mbu
[mèzi] Guo na obodo omere
[mèzi] Roman Empire
[mèzi] Asia
- Confucius, onye bidoro echiche ana-kpo Confucianism a nwete aha royal title Lord Baochengxun Ni, mgbe o wuru.
[mèzi] Africa
- Kingdom of Aksum ebido. Onola na Ethiopia ebee Eritrea bu na ubochi nkena.
- Amanishakheto, lolo ndi Kush (Nubia) a wuo, a mee okpara ya, Natakamani, eze Kush
[mèzi] Amerikas
- Obodo ana-kpo Moxos abughi nke ukwu ndi ekpere chi na ebe o no na South Amerika.
[mèzi] Guo na he mere
[mèzi] Arts na Sciences
- Nwoke ana-kpo Ovid e de poem ana-kpo Metamorphoses.
[mèzi] Ekpere chi
- A si amuru Jisọs Kraịst, kawa nwoke ana-kpo Georges Declercq
- Ndi China mata echichie ana-kpo Buddhism.
[mèzi] Guo na uwa
- Uwa e nwe 300,000,000 (nde) mmadu bi na ya.[2]
[mèzi] Onye amuru
- Lucius Annaeus Gallio, Roman proconsul (d. 65)
- Quinctilius Varus, okpara Publius Quinctilius Varus na Claudia Pulchra Born (c. 27 BC)
- Pallas, Greek Freedman ma political advisor
[mèzi] Onye wuru a wuru
- Zhao Feiyan, lolo eze ukwu Emperor Cheng of Han buru onwe ya, mgbe eze ukwu ozo, Emperor Ping nweter ike (b. amaghi)
- Emperor Ai of Han.
[mèzi] Notes
- ↑ The Silkroad Foundation's silk road chronology
- ↑ The range of figures from different sources as listed at the US Census Bureau's Historical Estimates of World Population put the population at 1 AD between 170 million and 400 million.