Abá bu ama ukwu nọr na ebe nleda anyanwu Naigeria. Ono n'ime Nkeji Ochíchííwu Abia. Aba nwèrè oshimiri nke ha kpòrò Aba. Otu oke ndi Igbo, ndi nke ana-kpo ndi Ngwa bi n'Aba na nnukwu.