African American

Nke enwetere na Wikipedia ndi Igbo.

Jump to: navigation, search
AmericaAfrica.svg

African American, ma ha na kpo ha Black American, bu oke ana mata ndi oji bi n' Amerikạ, m'obu nde nne na nna ha biara na afo gara-aga, amuo ha ebe a, ma o bụ ndi nwẹtẹrẹ akwukwo obịbị na Amerika.

Na oge gara-aga, ndi oji bi n' America bu ndi ohu ndi ocha gbatara n'Afrika kpobata ha n'Amerika. A kwusiri hena mgbe ndi govumenti ( Ochichi) America deghariri Iwu-ala ha(Constitution) nke ugboro Iri na-ato Thirteenth Ammendment na Constitution .

[edit] Lee nke ozo