Amerikas
Nke enwetere na Wikipedia ndi Igbo.
Ebe Amerikas bu ebe obodo ukwu nwere ndi USA, na Canada, na Brazil. Obodo ukwu ahu di na abwo: ana-kpo ebe elu ya, North Amerika. Ala USA, Canada, na Mexico no nga na. Ebe okpuru ya ana-kpo South Amerika. Nke bu ebe ala Brazil na Argentina no.