Christopher Lee

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Wuá ébé: otú uzọr, chọwa
de Lee na áfọ̀ 2013

Sir Christopher Frank Caradini Lee, CBE, CStJ, (27 nke Ọ́nwá 5, 1922) bụ̀ ónyé onye Àlá Bekee bụ òmẹ́kà nà ọ̀bụ́ ábụ̀. nwa Lee bìdòrò ị́ mẹ̀ kà ndi ájọ̄ nà há màkàrì yá màkà ihnye ó mẹ̀rẹ̀ kà Kauntu Dracula nà úsòrò òzìjè nke Mmẹ-ójọ́ Anyịke. Ihnye ózọ́ mádu màrà ya màkà bụ kwa nwa Francisco Scaramanga nà òzìjè James Bond nke The Man with the Golden Gun (1974), Saruman nà òzìjè gbà àtọ́ The Lord of the Rings (2001–2003) nà òzì àtọ́ The Hobbit film (2012–2014), nà Count Dooku nà òzìjè nke ògụ àbúo nke Star Wars (2002, 2005).