Electromagnetism

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Wuá ébé: otú uzọr, chọwa

Elekotromagunetizim bu oke obi nmuta na physics e ji a muzuta okere chi na gba nmetute na nfe(bekee: field) nke soro elekitirik na magunetizim. Nmata putara na nguta Elekotromagunetizim bu na nmetute na nfe elekitrik na nmetute na nfe magunetizim gbasoro na otu ozuzu nke okere chi (natural unity).