Fatimat Olufunke Raji-Rasaki

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Fatimat Olufunke Raji-Rasaki
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Aha enyereFatimata Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1 Jenụwarị 1957 Dezie
Ebe ọmụmụȮra Ekiti Dezie
Dị/nwunyeRaji Rasaki Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị, civil servant Dezie
Ọkwá o jionye otu ndi omeiwu nigeria Dezie
ebe agụmakwụkwọMahadum nke Lagos Dezie
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchịPeople's Democratic Party, All Progressives Congress Dezie
Fatimat Olufunke Raji-Rasaki

Fatimat Olufunke Raji-Rasaki

Ndu ya[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Raji-Rasaki na Ekiti State na 1 Jenụwarị 1957. Ọ gara Doherty Memorial Grammar School na Ijero, tupu ya amụ na Mahadum Lagos.

A họpụtara ya ka ọ bụrụ onye nnọchiteanya maka steeti Ekiti. E nwere ihe karịrị otu narị ndị otu a họpụtara na nzukọ agako nke esato na 2015, mana naanị isii n'ime ndị a bụ ụmụ nwanyị. Ndị ọzọ bụ Stella Oduah na Uche Ekwunife bụ ndị na-anọchite anya Anambra, Rose Okoji Oko, Oluremi Tinubu na Binta Garba.[1]

N'afọ 2016, ọ gbara afọ iriano nke alụmdi na nwunye Brigadier General Raji Alagbe Rasaki.[2]

References[dezie | dezie ebe o si]

  1. The 6 female senators in 8th National Assembly, Naij,com, Retrieved 15 February 2016
  2. Ex-Gov. Raji Rasaki And Wife, Fatima Open Up On Their 40 Year Marriage, Tayo Fajorin-Oyediji, CityPeopleNG.eng, Retrieved 14 February 2016