Fatou Bensouda

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Fatou Bensouda
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịThe Gambia Dezie
aha n'asụsụ obodoFatou Bensouda Dezie
Aha enyereFatou Dezie
aha ezinụlọ yaBensouda Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya31 Jenụwarị 1961 Dezie
Ebe ọmụmụBanjul Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị, diplomat, onye ọka iwu Dezie
onye were ọrụMba Ndị Dị n'Otu, International Criminal Court Dezie
Ọkwá o jiProsecutor of the International Criminal Court Dezie
ebe agụmakwụkwọMahadum Obafemi Awolowo, International Maritime Law Institute, Ụlọ Akwụkwọ Iwu Nigeria Dezie
okpukpere chi/echiche ụwaOkpukpere Alakụba Dezie
Ihe nriteBBC 100 Women, Order of the Republic of The Gambia, honorary doctorate of the Vrije Universiteit Brussel, BBC 100 Women Dezie
Fatou Bensouda
Múrú (1961-01-31) 31 Jenụwarị 1961 (age 63)
Banju, Gambia
OrüOnye okpe ikpe

Fatou Bom Bensouda nee Nyang (amụrụ ya n' abali 31 na Ọnwa mbụ 1961). Ọ bu onye Ọka-Ikpe Gambia, Onye Ndụmọdụ ikpeazụ Yahya Jammeh, Ọ bu onye Ọka-Ikpe, onye mkpegbu na onye ndụmọdụ Iwu nke mba ụwa.

Ọbụrụla onye Isi nke mkpegbu n'ụlọ ịkpe  nke mba ụwa, si te na ọnwa isii, na-afo puku abụọ n' iri na abụọ, mgbe ọrụchara ọrụ dịka onye n' esota onye mkpegbu n' ụlọ ịkpe mba ụwa.{{en}} Ọ chiala dika Onye Ndụmọdụ n' Iwu n' onye Ọka-Ikpe n'otu Ikpe nke mba Rụwanda.

Mmalite ndụ na-agụm akwụkwọ ya[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ ya n' abali 31 n' Ọnwa mbụ 1961 na Banjul (a maara dika Bathurst) na mba Gambia. Bensouda bụ nwa nwanyi nke Maazi Omar Gaye Nyang, onye na-akwali Igba Mgba. Ọ gụrụ akwụkwọ nke Primari na Sekọndri na mba Gambia tupu Ọ gawa mba Naijiria ebe ọ gụrụ Ọka-Ikpe Ikpe na Mahadum nke di na IFE na-afọ 1986. Na-afọ nke ọzọ, onwetara asambodo na Barrista-nke-Law (BL) na Naijiria Law School. O mechara bụrụ onye ọkachamara nke mbụ na maritime law nke mba Gana mgbe onwetachara Master of laws n'International Maritime Law Institute nke di na mba Malta.[1]


Bensouda lụrụ onye azumahia nke Gambian–Moroccan a na-akpo Phillip Bensouda,[2] Ha nwere ụmụ ato, otu onye bụ nke ha nakweere.

Oru na'ochichi Yahya Jammeh[dezie | dezie ebe o si]

Fatou Bensouda played a central role in the early years of the Gambian Yahya Jammeh putschist regime, being chosen as his legal adviser after his 1994 putsch, before becoming his Minister in 1998 and "being sacked" in 2000.[3] Jammeh's rule has been recurrently denounced for its disrespect of human rights, being considered as one of the "worst dictatorships in the world".[4][5]

References[dezie | dezie ebe o si]