February 23
Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
February 23 bu ubochi nke 23rd (iri abuo na ato) na onwa ana kpo February. Na Gregorian calender, February 23 bu ubochi nke 54th na afo. Anyi nwere agugu ubochi ruru 311 du mgbe afo na agwu, bu 312 mgbe afo bu nke leap year.