Forest Whitaker

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Wuá ébé: otú uzọr, chọwa
Forest Whitaker, March 2007

Forest Whitaker bu onye Amerikạ bu ọmẹka. O mẹrịrị ihe onyinye ha na kpo Oscar maka o no na enyọ-na-ga ha kporo The Last King of Scotland, o mere ka Idi Amin na enyọ-na-ga nka hu. O mẹrịrị kwa ihe onyinye Golden Globe, na BAFTA. O bu Afrikan Amerikan ánó onye mẹrịrị onyinye Oscar maka Ọmẹka nke Nwoke di Mma, nạ o ná jé na Ijẹ Sidney Poitier, Denzel Washington, and Jamie Foxx. Mmpá Forest Whitaker bụ kwa onye Igbo ma mma ya bu onye Ghana.

Ngwa nkem
Ámááhà

Nke ichè ichè
Há hụrụ ya olé
Mmèmé
otú uzọr
mmẹkotaariá
Ngwa Orü
Na asụsụ ndị ozó