Goodluck Jonathan

Nke enwetere na Wikipedia ndi Igbo.

Jump to: navigation, search
Goodluck Jonathan
47A-goodluck-jonathan.jpg

In office
May 29, 2007
President(s) Umaru Yar'Adua
Preceded by Atiku Abubakar
Succeeded by Incumbent

Born 1957
Bayelsa State, Nigeria
Political party People's Democratic Party

Goodluck Jonathan bu onye e mere Vice President Naigeria (enyi President Naigeria) na inauguration emere na May 28, 2007. Ya na Umaru Yar'Adua bu ndi People's Democratic Party.

[edit] Mbido Uwa Ya, Agum Akwukwo Ya, na Uwa Nke Ya

A muru Jonathan na Otueke n'ime Ogbia Local Government Area n'ebe a na-akpo Rivers na mgbe ichie, buru Bayelsa State ta.

O nuru nwanyi; aha nwunye ya bu Patience.[1]

[edit] References

  1. "Money Laundering: I’m Not Involved, Says Bayelsa Governor", Thisday, via EFCCNigeria.org, Leaders & Company, 2006-09-12. Retrieved on 2007-09-22.

[edit] Lee nke ozo