Harriet Tubman
Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
| Harriet Tubman | ||
|---|---|---|
| Harriet Tubman na onyónyó afor ya á nogị. | ||
Harriet Tubman (ha muru ya Araminta Ross na afo 1820 — wuo na 1913) bu onye African American nke nyere aka I wefuta ndi Oho ojie no na Amerika. O bukwa onye ne nyo ndi madu maka ndi Union ngbe Argha no nime America.