Hilda Adefarasin

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Hilda Adefarasin
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Aha enyereHilda Dezie
aha ezinụlọ yaAdefarasin Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1925 Dezie
Ebe ọmụmụLagos Dezie
Ụbọchị ọnwụ ya5 Febụwarị 2023 Dezie
Ọrụ ọ na-arụactivist, nurse Dezie
Ọkwá o jitreasurer Dezie
ebe agụmakwụkwọAchimota School Dezie
nnọchiaha nkeonweL484 Dezie

Hilda Adefarasin (1925-2023) bu onye ihe gbasara umunwanyi na anuoku n'obi n'ala Nigerian o buukwara onye isi otu National Council of Women's Societies (NCWS). Iji lekwado anya na oru NCWS, O hapuru oru nleta ndioria ya na afo 1969. O buru onye nche ego ha na afo 1971 tupu emee ya onye isi na afo 1987.

Life[dezie | dezie ebe o si]

Amuru Adefarasin na Lagos, n'ime ezinulo Wilfred na Ethel Petgrave na afo 1925.[1] Papa ya ruru oru na Nigerian Railway di na Lagos; nna ya na nne ya bu ndi akuru mba Caribbean. .[2] Adefarasin guru akwukwo na CMS Girls Secondary, School and Achimota Ghana. Na afo 1945, oghonwa umuaka na ulogwu Massey Street tupu o gawa obodo England na 1948 maka ozuzu nke ejiri deba aha ya na otu ndi Noosu na afo 1951.l[3]. Hilda Adefarasin so na ndi malitere otu ndi Noosu na Naijiria burukwa odeakwukwo ha na afo 1960, ma wurukwa onye nnochianya ndi Noosu na otu umunwanyi nke ana akpo National Council of Women's Societies. na afo 1971 emere ya onye nchego ha ruo na afo 1980. Na afo 1984, Adefarasin nochiri okwa Justice Nzeako dika onyeisi nde NCWS. Nhoputa ya kpadoro ukwu na ime umunwanyi guru akwukwo ndi isi NCWS. Adefarasin huru otua dika ogbako umunwanyi nwere aka oru di iche iche na ahu maka ikwanyere  umunwanyi ugwu ruru ha na ala Naijria na ibulite obodo elu. Na oge ya na NCWS O kwalitere mmuta igba ogwu mgbochi na kwa operational theatres ndi umuagbogho nwere oria vestino vaginal fistula.[4]

O bu otuonye n'ime umunwanyi abuo ndi onye isiala Babangida hoputara ka ha nonye otu Political Bureau na afo 1986.

Personal life[dezie | dezie ebe o si]

Di ya bu Justice Tunji Adefarasin. Umu ya bu pastors Paul and Wale Adefarasin.

Nrutuaka[dezie | dezie ebe o si]

  1. Dipo Ajayi (August 26, 2008). This I Believe: The Philosophies and Personal Histories of 24 Eminent Nigerian Achievers. Prestige Associates [Indiana University]. ISBN 978-9-780-6221-45. 
  2. "The Boardmans bury mother in style", January 20, 2007.
  3. ADEFARASIN, Hilda. notablenigerians.com (November 26, 2014). Archived from the original on August 22, 2021. Retrieved on August 25, 2018.
  4. Amadiume, Ifi (2000). Daughters of the Goddess, Daughters of Imperialism: African Women Struggle for Culture, Power and Democracy. Zed Books, 54–55.