Igbo-Ukwu bu obodo di na Okpuru ochichi Aguata, na onuochichi Anambra, na owuwa anyanwu nke Naigeria. Ihe amarakali Igbo-Ukwu bu maka olu-aka ha.