Ikedi Godson Ohakim bu onye governor ndi bi na Imo State na Naigeria. Ha nwetara office ahu na May 29 2007.