Kanyé West

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Wuá ébé: otú uzọr, chọwa
K. West (cropped).jpg

Kanyé Omari West (ha muru ya na afo 8 Juun 1977) bu onye Amerika na Kwu egwu nke rap. O na bu kwa abu. O wefutara egwu ime The College Dropout na afo 2004. Egwu nor na The College Dropout bu egwu nke madu shi mara ya oma. O wefutara kwa nnokolata abu ndi ozo, nke o kporo Late Registration na afo 2005, Graduation na afo 2007, ye nwefuta nnokolata abu nke ato, 808s & Heartbreak na afo 2008. O ne ji oru ya bu GOOD music i weputa abubu ndi ozo nor na ya. O bu onye kere, na onye were GOOD music. Ihe ozo madu shi ma Kanye West bu "Dropout Bear", o bu ihe eguregu nor na ihu nnokolata abu ya ato, na egwu ndi ozo na enyoyo nke egwu o were.