Genaral Johnson Aguiyi-Ironsi

Nke enwetere na Wikipedia ndi Igbo.

(Redirected from Major Aguiyi Ironsi)
Jump to: navigation, search

Mayjor Genaral Johnsin Tomas Umunnakwe Aguiyi-Ironsi bu dike nke Naigeria. O ruruoru ka onyishi state nke Naigeria manite January 16, 1966 ruo mgbe ndi Hausa/Fulani nor na armi, gburu ya na July 29, 1966.