March

Nke enwetere na Wikipedia ndi Igbo.

Jump to: navigation, search

Na Gregorian calender, March bu onwa ato na afo, bu otu onwa n'ime asaa nwere ubochi ruru 31 (iri ato na otu). Na mgbe gara-aga, March bula onwa mbu, site na afo nwela onwa iri. Mgbe ekere January na February, March a-da, mee afo nwere onwa iri na abuo.

[edit] Ihe a neme na March

Personal tools
Na asusu ndị ọzọ