March 28
Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
March 28 bu ubochi nke 28th (iri abuo na asato) na onwa ana kpo March. Na Gregorian calender, March 28 bu ubochi nke 87th na afo (non-leap year) nile, bukwa ubochi nke 88th mgbe afo ahu bu nke leap year. Anyi nwere agugu ubochi 278 du mgbe afo na agwu.