Marilyn Okoro

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Marilyn Chinwenwa Okoro (mụrụ 23 Septemba 1984 na London) bụ onye na agbara obodo Britain ihe egwụregwụ ọsọ. Ọ gbara onye atọ na ọsọ egwụregwụ a n'akpọ IAAF Wọldụ Atileti na afọ abụọ pụkụ na asaa, ya na afọ pụkụ abụọ na asatọ. ọ so na ndi ritara ọla nchara na egwuregwu ọsọ nke a n'akpọ "Wọldụ Champiọnshipụ" na afọ pụkụ abụọ na asaa. Ọ nọchitere anya ndi nụkwụ obodo Briteni.