May 7 bu ubochi nke asaa na onwa ana kpo May. Na Gregorian calender, May 7 bu ubochi nke 127th (128th na afo nke ana-kpo leap year) na afo. Anyi nwere agugu ubochi 238 du mgbe afo na agwu.