Ebe Njikota Ochíchíeze no na Europe
Obodoézè Nà Ofú (the United Kingdom of Great Britain and Northern Ireland) bu otu ala ndi ocha no na obodo ukwu adi-kpo Europe (obodo bekee). Obu ndi na, bula ndi ocha biara n'ime Africa nonye na Naigeria n'oge gara-aga, bukwa wo bu ndi ocha nke ana kpo ndi bekee.
[mèzi] Lee nke ozo