November 11

Nke enwetere na Wikipedia ndi Igbo.

Jump to: navigation, search

A muru Solomon Okoronkwo n'ubochi a n'afo 1975 n'Amankalu Alayi na Bende L.G.A. di n'Abia State na Nigeria.

O guru Akwukwo n'Amankalu Primary School Alayi bido n'afo 1982 rue afo 1988. Ulo akwukwo ozo o gara bu Secondary Commercial School, Alayi (Igboji) bido na Januwari 1989 rue onwa mee 1994. O gara Togo izu ahia n'afo 1995. Ugbu a Solomon bi na Cotonou di na Republic of Bebin. O gara ebe ahu n'afo 1997. O luru nwanyi n'afo 2009. A ha nwunye ya bu Charity Chiadikobi Okoronkwo.

Na asusu ndị ọzọ