Okwu:Òwèrè

Page contents not supported in other languages.
Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
(Dupụ̀rụ̀ sì Okwu:Owẹrrẹ)

onicha bu otu obodo di n'ime anambra steti.Ya na ndi ogidi na asaba gbara agbataobi.

Onicha bu obodo mara nma.Ebe ego na esi n'aka banye na aka.ihe e jiri mara Onicha bu azumahia na achumtaego mana ndi onicha kpomkwem na onwe ya a bughi ndi ahia.Ha bu ndi oge akwukwo.ulo akwukwuo di iche iche iche dikwa na Onicha.

Dika nwatakiri a muru na Onicha,e bidorom na gbo mata na ego di nkpa,mata na ndi igbo na agba mbo ikpata ego matakwa na onye o bula kwesiri igbasi mbo ike iji wee kpata ego.N'ezie okwu,obodo onicha e weghi ufodu ihe e ji enyere ndu aka.gomenti etiti e chefuola obodo onicha na ihe eji e nyere ndu aka.Ya mere,onye o bula na eji aka ya nwere neta onwe ya.onye o bula ruru ulo na onicha na agba mbo tinye ya bore hole,gote generator ma zutakwa nkita ijiri were chebe onwe ya n'aka ndi ekperima.

Onye eze na achi na onicha,a na akpo ya "IGWE OFALA".e nwekwara ndi "ICHIE,AGBALANZE,ONOWU,OZO," diri gabazie.Onowu bu onye na esote igwe ofala.ihe a na akpo onowu na bekke bu "primu minista".

Ahia ukwu onicha bu "main marketi".ahia ndi ozo bu "ose okwodu,ochancha,ogbaru head brigde,ogbo oye,nkpor spare parts,relief" na ndi ozo.o nweghi ihe i choro na onicha i gaghi ahu.

onicha amaka,ala igbo amaka. chukwu gozie ala igbo. chukwu gozie anyi niile!

                         ifyalways