Orji Uzor Kalu

Nke enwetere na Wikipedia ndi Igbo.

Jump to: navigation, search
Orji Uzor Kalu

Orji Uzor Kalu (amuru April 21, 1960) bula onye bu governer Abia State na Naigeria, ru May 29 2007. Obula onye People's Democratic Party mgbe ha hafuo wo, ga na Progressive Peoples Alliance party.[1] Na July 11, 2007 ndi EFCC Naigeria mere ya arrest si ha bula onye ojo.

[edit] Lee nke ozo

[edit] References

  1. Governor Orji Uzor Kalu. Orjikalu.com. Retrieved on 2007-03-31.
Na asusu ndị ọzọ