P-Square

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Wuá ébé: otú uzọr, chọwa

P-Square bu umu ejima abuo si Obodo Naijiria ana akpó Peter na Paul Okoye na eti egwu nke R&B. Ha gúrù ma bupute album ha sina Square Records. Na Önwa iri na abuó 2011, ha mechara banyé na Konvict Muzik nke Akon. Ha dere kweta kwa na Universal Music nke mba South Africa gana agbasa egwu ha.[1]

References[mèzi]