Paul Robeson
Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Paul LeRoy Bustill Robeson (Önwa anọ 9, 1898 – Önwa mbu 23, 1976) bu mgbé mbu onyé ùwà nílé na kwú bú ábù nke mmèmmé bass-baritone, onye oméka nke onyo-na-ga na nke ogbo, All-American na kwü na úkwú, ọdẹ ákwúkwó, onye òkà okwu nke ólúnólú, onye ómúmú na onye íkpe na onye ha mà ka onye na kwu okwu gbásárá ndi na tá áfúfú. Onye dị na íshí ọgeanírú íwú ndu, Robeson bu mgbe mbu onye áhiá ìgwè, onye íjè ụdó, ónyé ọtú Phi Beta Kappa, na onye tara ịta Ihe ine orü Spingarn na Ihe ine orü ụdó Stalin. Mádu màchàrà ya na ụwá màkà ihe nká ȯ méchàfùrù, na ihe okwu ȯ kwúfùtàrà na íshí ihe Jim Crow ndi Njikota Obodo Amerika tinyèrè màkà ndi ojié.