Stereolab

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Stereolab.

Stereolab bu, mgbe mbu, ọtú egwu nke íche byákọtárá na afọr 1990 na London ime England. Ọtú á di ogẹ mbu madu né dé egwu Tim Gane (ngwa égwu ahiri/égwu mpiáká) na Lætitia Sadier (ólú/mpiáká/égwu ahiri), ha ma abụọ nọgịdẹrẹ na ime ọtú ahu mgbe madu na á dafụ ya. Ndi ozor nogịdere ime ọtú ahu bu Andy Ramsay (na kwu ịgba) na Mary Hansen (ólú nke onye azú/mpiáká/égwu ahiri). Ramsay banyẹrẹ ọtú nke na afọr 1993, Mgbe Hansen banyẹrẹ, ó rùrù afọr iri ya nwuo nke mgberegde.