Talk:Ndị Igbo

Nke enwetere na Wikipedia ndi Igbo.

Jump to: navigation, search

kelu n'ke bu "bekee"? kelu mgbe a kwusi a sili "oyibo"? na nke gbasari igbo anwa unu edesiri, anyi nwe igbo nke ndi Anambra, nwere nke ndi Imo mana ifaa unu dee bu nke ndi Imo. A si na ihe ndi Anambra na asu aburo Igbo? Biko, ka unu nyere ndi Anambra nsopuru.