The Pit and the Pendulum (fim 1961)

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Wuá ébé: otú uzọr, chọwa

The Pit and the Pendulum bu fim họrọ nke Roger Corman dọrọ, nke Vincent Price bàtàrà, na Barbara Steele kwa, na John Kerr, na Luana Anders kwa. Screenplè nke Richard Matheson dèrè jèrè akíkó nke ntà Edgar Allan Poe kèrè nke nwere áhà nke kwa. Bírí na Spain nke íchiè nke 16, akíkó nke kowàrà ákíkó nke ótu okoro onye England nke jéré ótù úlọ ézè nke nsọ Í tu akíkó gbasara otu nwanne ya nwanyi shi nwü. Mgbe ihe oke njọ fùtàrà maka okwu nka, dị ka ọfù mmuo, okoro nke hụrụ onwe ya ime ihe ogbugbu ọgọ ya nwoke kèrè mgbe ákíkó nke güwàrà.