Theoren Fleury

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Wuá ébé: otú uzọr, chọwa
Theoren Fleury

Theoren Wallace "Theo" Fleury (mùrù ya na 29 Önwa ishií, 1968) bu onye Kanada na á gba hoki mgbe mbu maka ndi Calgary Flames, Colorado Avalanche, New York Rangers na Chicago Blackhawks nor na National Hockey League (NHL), ma ndi Tappara nke SM-liiga Finland, na ndi Belfast Giants nke Elite Ice Hockey League Britain Ukwu. Ndi Flames dọsẹrẹ ya maka gburúgburù nke asaato, nke 166 ndi níle, na NHL Entry Draft 1987 na ọ kwụrụ egwuregwu rúrú 1,000 na NHL na étịtị afọr 1989 na 2003.



na akpaaka ziri ezi site Manifesto Google Google Glass