Ọbanife:Iamchidindu

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Aha mụ bụ nwaada Chidịndụ Mmadụ-Okoli. A bụ mụ onye Ịmo Steeti.

Aka oru mụ bụ ịrụ n'ụlọ ọgwụ; ebe ahụ ka m nọ na-elekọta ndị ahụ na adịghi.

Ihe ndị-ọzọ mụ na-emegasị bụ ịde ịhe edmede, ya na ịnyochapụta ihe ndi ọzọ degooro ka enwe ike imezi ya maka ọgụgụ.

Ị nwere ike i so mụ na ọkwá mgbasa ozi (social media) ọbụla – @iamchidindu