Ọbanife:Neduewelike2001

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Mazi Chinedu Ewelike bu onye oru aka nke nwere otutu afo nke mmuta n'oru nkanuzu bekee n'akpo engineering. O bu nwa afo Enyiogugu Mbaise di na Imo State nke Nigeria. Ihe gbasara ndi Igbo na amasi ya nke ukwu,nke mere o jiri tinye aka na mbo a n'agba iji tugharia mpaghara internet ndi wikipedia n'asusu Igbo.

Mazi Chinedu bu onye ihe gbasara nka na uzu, njem na mmuta na-amasi nke ukwu. O bukwa onye otu Kristi nke nzuko Roman Katolik.