Yútạh

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Wuá ébé: otú uzọr, chọwa
Flag of Utah.svg
Seal of Utah (Alternate).svg
Map of USA highlighting Utah.png

Yútạh(Utah) bu nkeji no n'ime ala ndi Njikota Obodo Amerika. Ọ bu nkeji nke gbárá 45 nke bányéré Njikota, na Önwa mbu 4, nke afọr 1896. Rúrú mádu nke 80% na nke bu 2,784,572 bịrị na ákụkụ Wasatch Front, dí nẹ etítì Salt Lake City. Nké háfùrù àlà nke saará àsá na nkeji mádu adíghịtu, nke háfùrù ébé mádu bị nga Í gbá nke ishií na ébé ihe ha rürü jùrù na U.S. Áh`bu "Utah" shì mbà ndi Ute nke áhà bu "ndi úgwú ukwu" na ásụsụ Ute. Na ákùkù Yútạh bu Arizona na nlédà ya, Colorado na owuwa ya, Wyoming na òlilé owuwa ya, Idaho na òlilé ya, na Nevada na odida anyanwu ya. O nà metu New Mexico áka.

Lee nke ozo[mèzi]