Òtù Ụmụ nwanyị Civic
Ọdịdị
Estes art ulo o parte De El una. Obra derivada de historial pOlitoca anụ ezi La
Partido Cívico Femenino, Ọ bụ nzukọ ụmụ nwanyị na Chile nke e hiwere na 1922e
Ọ bụ otu ụmụ nwanyị gụnyere Estela LA Rivera de sanhueza, Elvira de Vergara, Berta recabarren na geaciels Lacoste Navarro guzobere ya [1]
Ọ bụ otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị mbụ na-ahụ maka ụmụ nwanyị na akụkọ ihe mere eme nke Chile. Ọ bụ nzukọ nke ụwa ma na-eme mkpọsa maka ikike ụmụ nwanyị na nnwere onwe ụmụ nwanyị, ikike mmekọrịta mmadụ na ibe ya, ego na agụmakwụkwọ, coeducation, na ịtụ vootu ụmụ nwanyị
A gbasasịrị ya na 1939.
Acción Femenina O bipụtara akwụkwọ akụkọ nwanyị Acción femenina na ọ bụ akụkụ mgbasa ozi na 1922_2939
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Pardo, Adolfo (1 May 2001). Historia de la mujer en Chile. La conquista de sus derechos políticos en el siglo XX (1900-1952). Critica.cl. Retrieved on 10 November 2014.