Òtù Ndị Ọrụ Okike nke South Africa
Ọdịdị
Creative Workers Union of South Africa | |
| Dissolved | 2014 |
|---|---|
| Location | |
Ndị otu |
500 (2014) |
Ndị isi |
Oupa Lebogo (onye odeakwụkwọ ukwu) |
| Mmekọrịta | COSATU |
Ndị ọrụ okike nke South Africa (CWUSA) bụ otu ndị ọrụ na ndịda Africa. Ejikọtara ya na nzuko nke otu ndị ọrụ azụmaahịa South Africa (COSATU).[1] A kagbuola ndebanye aha ya na Ngalaba Ọrụ na 9 Mee 2014.[2]
Ihe odide
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Cosatu. Creative Workers Union of South Africa. www.cosatu.org.za. Archived from the original on 2 April 2014. Retrieved on 2 May 2014.
- ↑ Sidimba. "Sacked actors’ union not registered", IOL News, 24 August 2014. Retrieved on 2020-07-29. (in en)