Òtù Ndị Ntorobịa Katọlik Ghana
Ọdịdị
Catholic Youth Organization Ghana (CYO Ghana) bụ ọgbakọ ndị ntorobịa Katọlik na Ghana.[1][2][3] CYO Ghana bụ otu n'ime nche anwụ Katọlik nke otu ndị ntorobịa Fimcap.[4]
Akụkọ ihe mere eme
[dezie | dezie ebe o si]E hiwere CYO Ghana na 22 ọnwa Ọgọst afọ 1948 .[4]
Nhazi
[dezie | dezie ebe o si]A haziri CYO Ghana na ngalaba ndị a (dabere na otu afọ):[4]
| Age group | Name of section |
|---|---|
| 6 – 11 years | "infant jesus" |
| 12 – 17 years | "young apostles" |
| 18 years and older | "christian soldiers" |
| leaders | "officers" |
Hụkwa
[dezie | dezie ebe o si]- International Federation of Catholic Parochial Youth Movements (Fimcap)
- Catholic Youth Organization (CYO)
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Sundkler (2000-05-04). A History of the Church in Africa (in en). Cambridge University Press. ISBN 9780521583428.
- ↑ CYO faces logistics, financial challenges - Bishop Anokye. www.ghanaweb.com. Retrieved on 2016-06-08.
- ↑ Abrefah. Youth Development In Ghana: Challenging The Traditional Approaches And Rethinking Holistic Strategy. (en-GB). Modern Ghana. Retrieved on 2016-06-08.
- ↑ 4.0 4.1 4.2 CYO Ghana. fimcap.org. Archived from the original on 2016-10-16. Retrieved on 2016-06-08. Kpọpụta njehie: Invalid
<ref>tag; name ":0" defined multiple times with different content