Gaa na ọdịnaya

Ńkàtá:Ọ̀mụ̀ntụdị

Akwadoghi ọdịnaya ibe n'asụsụ ndị ọzọ.
Tinyé Okwu
Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Okwu kacha ọhụrụ: 8 Jenụwarị 2025 sitere n'aka Chinwuba2 n'isiokwu Fiziksi

Biko nu, onye nwe okwu na ife nke a m deputalu edeputa, si kwuo ya, ka anyi mezilite nke anyi na mma. A guteghi'm igbo na akwukwo ka o ji bulu na o ga enwe li ndi de kali'm na ya.

Ekene'm unu

Fiziksi

[dezie ebe o si]

ọmụ̀mụ̀ sayensị gbasara màtá, ngahari ya na mbara ma na oge, ya na echiche dika ume na njimike, ị ji we ghọta iwu ntọala na achị okike. Chinwuba2 (ṅkátá) 23:14, 8 Jenụwarị 2025 (UTC)Zaghachi