Gaa na ọdịnaya

Ńkàtá:Ndị Ìgbò

Akwadoghi ọdịnaya ibe n'asụsụ ndị ọzọ.
Tinyé Okwu
Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Okwu kacha ọhụrụ: 14 Julaị sitere n'aka Nuance007 n'isiokwu Proposed Nkpokiti addition to Nka Ìgbò

kelu n'ke bu "bekee"? kelu mgbe a kwusi a sili "oyibo"? na nke gbasari igbo anwa unu edesiri, anyi nwe igbo nke ndi Anambra, nwere nke ndi Imo mana ifaa unu dee bu nke ndi Imo. A si na ihe ndi Anambra na asu aburo Igbo? Biko, ka unu nyere ndi Anambra nsopuru.

Proposed Nkpokiti addition to Nka Ìgbò

[dezie ebe o si]

Disclosure: I have a personal and ancestral connection to Umunze. I am requesting independent review rather than editing the article directly.

Proposed addition to the Nka Ìgbò section:

Nkpokiti bụ egwu ọdịnala ndị Igbo a na-ejikọta na Umunze.[1][2] E sere ndị na-agba egwu Nkpokiti n’azụ akwụkwọ ego ₦5 nke Naijiria.[3]

English source wording: “Nkpokiti is an Igbo cultural dance associated with Umunze. The reverse of Nigeria's ₦5 note depicts Nkpokiti dancers.”

Reason: This is a faithful Standard Igbo translation of the source-verified English request. It adds no unsupported status, history or award claims.

Nuance007 (ṅkátá) 05:12, 14 Julaị 2026 (UTC)Zaghachi

  1. Elochukwu A. Nwankwo, Matthias U. Agboeze and Anthonia U. Nwobi, “Community Heritage Resources and Crisis Management in Rural Nigeria”, SAGE Open, 8(2), 2018.
  2. Chidi Obijiaku, “Hybridity in Modern Nigerian Music: The Case of Igbo Choral Art Music”, African Music: Journal of the International Library of African Music, 11(4), pp. 25–42, 2023.
  3. Central Bank of Nigeria, “₦5 Note”, accessed 14 July 2026.