Ńkàtá ojiarụ:Michaelegonu
Tinyé OkwuỌdịdị
Igbo wu Igbo kelenu. Ekpupuru lam unu okpu. Ejim ohere a na ekele ndi nile gbara mbo mee ka asusu anyi na omenala kwudo. Biri kwa nu. Agam na etinye onu kwan mgbe kwan mgbe na ihe na eme na mgbako ikukua. Odim obi utoo. Ndi hiwere ihea, enwee ihe ha choro kam mme ka okwu na asusu anyi gaa ihu, ha derem akwukwo na ikuku. Agam agba mbo otu m nwere ike. Nde woo.
Bido mkparịta ụka ya na Michaelegonu
Talk pages bụ ebe ndị mmadụ na-akpa otu aga-esi mee ihe ndịna dị na Wikipedia ka ọ bụrụ ọ kacha mma. Bido nkata ọhụụ iji nwee mmekọọ maọbụ jikọọ with Michaelegonu. Ihe ọ bụla ị kwuru ebe a, onye ọbụla ga-ahụ ya.