Ọbanife:Akwugo/Kate Henshaw

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ



Kate Henshaw, ónyé ámàkwàrà dị́ka Kate Henshaw-Nuttall ámụ̀rụ̀ na 19 Julaị 1971), [1] [2] [3] bụ nwááfō Naịjirịa na- eme ihe nkiri . N'áfọ̀ 2008 ó rìtèrè íhé ńríté Africa Movie Academy Award maka onye kacha gbaa mbó ígósìpụ̀tà ákpárámàgwà ánà-èlégárá ányá n'éjìjé "stronger than pain".  

[ <span title="This claim needs references to reliable sources. (May 2020)">see okwu dị mkpa</span> ]

Mmàlíté Ńdù[dezie | dezie ebe o si]

Á mụ̀rụ̀ Henshaw na Cross River State, nke ọ́ bụ ñwá mbụ́ n’ime ụ́mụ̀ ànọ́. Kà ọ́ gụ̀chàrà akwụ́kwọ́ praịmarị na sekọ́ndị̀rị̀ na Lagos na Calabar, Naijiria, ọ nọ̀rọ̀ ọ́tụ̀ áfọ̀ na Mahadum Calabar na- àgú ákwụ́kwọ́ mmụ̀tá maka ezi ọ̀gwụ́gwọ́, m̀gbè émèsìrì,ò were gbákwàsá úkwū na Medical Microbiology na School of Medical Lab Science ,LUTH (Lagos University Teaching Hospital) na légōs . Henshaw rụ̀rụ̀ ọ́rụ́ na ụ́lọ̀ọ́gwụ̀ jénàra nke steeti Bauchi . [2] Tupu ọ̀ bànyé ị́mī ihe ńkírí, Henshaw rụ̀rụ̀ ọ́rụ́ dịka mmádụ̀ ímààtụ̀, na-ègósìpụ̀tá n'ọ̀tụ́tụ́ àzụ́máhị́á nke gúnyéré ḿbípụ̀tá na ị́gbásàrà ndị shield deodrant ózí na televishonu. [4]

Ọ́rụ́[dezie | dezie ebe o si]

N'áfọ̀ 1993, Henshaw gàrà ḿnwàlé màkà ónyé ǹdú na íhé nkírí Sun sets ma nwétá ọ́rụ́ a.Nke a bụ mbídó ya na ñnúkwú ihe nkírí Nollyood . [2] Henshaw èsówàpụ̀tányélá n'íhé kárị́rị́ éjìjé ìrí ànọ́ na ìsé.[5]

N’áfọ̀ 2008, ó nwètàrà íhé ńrítá Africa Movie Academy Award màkà ngósìpụ̀tà ézígbò ákpárámàgwà nlégárá ányā n'éjìjé"stronger than pain". Á họ́pụ̀tàrà ya dika nwanyi káchá mà bụ́rù ónyé ákpárámàgwà éjìjé ya pụ̀tàrà ìhè kárịá na "African Movie Academy Award na 2018", na íhé ńkírí "Roti". ọ́ bụ̀zì “ The face of Onga ”. [2] Henshaw bụ onye ọka íkpé na Naịjirịa Got Talent .

Kate Henshaw na Chioma Toplis n'émúmé éjìjé("Stolen Bible" 2004)

Ńghọ̀tá Éjìjé ńdí ọ́ nọ̀[dezie | dezie ebe o si]

  • <i id="mwQw">Above Death: In God We Trust</i> (2003)
  • <i id="mwRg">A Million Tears</i> (2006)
  • <i id="mwSQ">My Little Secret</i> (2006)
  • <i id="mwTA">Stronger Than Pain</i> (2007)
  • <i id="mwTw">Show Me Heaven</i> (2007)
  • Aremu The Principal (2015)[6]
  • Chief Daddy (2018) [7]
  • New Money (2018)
  • The Ghost and the House of Truth (2019)[8]
  • <i id="mwYg">4th Republic</i> (2019)

Ebem si de[dezie | dezie ebe o si]



[[Òtù:Mmadụ ndi di ndụ]]