Ọbanife:Igwe Ike Nibo

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Igwe Ike Nibo bụ onye Ụmụamam, Ifite, Nibo nke dị na Anambara (Ọmambala) Siteti, Naijiria. Ọ bụ nwoke tọrọ ogonogo ma makwa mma nwoke. Ọ ji echichi dịka Ikemba Gburugburu Nibo. Ọ bụ ya bụ Ọnụ N'Ekwulu Obodo Nibo niine. Ọkwa ya a metutara ọchịchị Nibo na omenana Nibo.

Igwe Ike Nibo bụ onye na akwanite asụsụ, omenana na odinana Igbo. Ọ bụ kwa ezigbote onye ndọrọndọrọ ọchịchị obodo, ma nọkwara n'otu ndọrọndọrọ ọchịchị APGA. Nke a mere ya o ji were bụrụ Onyeisi Oche APGA na Nibo Wodụ III.

Ife gbasara asụsụ, omenana na odinana Igbo na atọ Igwe Ike Nibo ụtọ nke ukwuu. Ndụ ya bụ otu Ana Igbo ga eshi were gaa na ịrụ.

Igwe Ike Nibo na anụ nwanyị ma jikwara ọtụtụ ụmụazi, nke nwoke na nwanyị dị n'ime ya.

Deeme nụ..