Ọbanife:JJ Aguzie

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Maazi JJ Agada Aguzie (ana-akporu Jude Aguzie) bu Onye nwere Nzere Mmuta Masters na Ngalaba Ejije na Fim nke Mahadum nke Naijiria di na Nsukka. Ona ede ma na-emekwa ihe di iche banyere nka dika iku aku, igba agba, ikuzi akuzi, ide ede nakwa ihe ndi ozo. Ona-aru aru na Ulo Oru Igwe Okwu Redio ebe ona-ahazi, na-ekwu okwu ma na-ahukwa maka azumahia. Otutela ugo mmeri na ufodu asompi gbasaara agum akwukwo, ihe nkiri, edemede na ihe ndi ozo ga.