Ọbanife:Nnanna Kalu

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Aha m bu Nnanna Kalu. Abu m onye si obodo ana akpo Ebem-Ohafia nke di na Abia steti n'obodo Naijiria. Ana m aru oru bekee, mana ana emekwa ihe ndi ozo digazi iche iche ka mu were lekota onwe m na ezi n'ulo m. Ekelere m Chineneke maka na ona adaba ka m si choo ya.