Ọbanife:Simon Chinedu

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Aha m bu Obele Maazi Simon Chinedu Okonkwo. Abu m onye Igbakwu nke di na okpuru ochichi Ayamelum L G A di na Anambra Steeti. E nwere m ozuzu puru iche na iji Igwe computa wee na ebiputa esereese Nne ndi bekee kporo GRAPHICS DESIGNING.