Ọbanife:Uju Slim

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Aha m bu Uju Nwankwo. A bu m onye Ozubulu, nke di na kansul ochichi gomenti ime obodo Ekwusigo, Anambra Steeti, Naijiiria. E sonyere m otu a ka m muta ihe ma tinyekwuo ihe ndi nke m mma na ya. Achoro m ka asusu igbo anyi gbaa mgborogwu siri ike, ka o hapu ida mmiri. Daalu nu n'ebe puru iche👍👍👍