Ọmúmú-ónúọgụgụ
| Obere ụdị nke | natural science |
|---|---|
| Akụkụ nke | formal science, exact science |
| Nwere ojiji | amamihe, mathematical modelling, engineering, finance, computation |
| Ihu nke | mathematics education |
| Akara ala | μᾰθημᾰτικά |
| Aha mkpirisi | maths |
| Bụ ọmụmụ nke | mathematical object |
| Hashtag | math, mathematics, maths |
| Nwere àgwà | mathematical beauty, formalization, eternity |
| Akụkọ ihe mere eme nke isiokwu | history of mathematics |
| Ndị n'eme ya | mathematician |
| WordLift URL | http://data.thenextweb.com/tnw/entity/mathematics |
| Stack Exchange saịtị | https://math.stackexchange.com |
| Stack Exchange mkpado | https://stackoverflow.com/tags/math, https://gamedev.stackexchange.com/tags/mathematics, https://hermeneutics.stackexchange.com/tags/mathematics |

Ọmúmú-ónúọgụgụ (búrú Mathematics na asụsụ bekee) omúmú màkà mà, ụdị, ámá, na ihe gbanwe. Ndi ọmúmúónúọgụgụ nà kpàchányá Í lé ihe nṇòmi, màkà Í rütá ihe bụ ezíbȯté ihe dị na ùwà. Ọmúmú-ónúọgụgụ dị mkpà Í bì ihe né mé na ùwà; ȯ bụ ihe mèrè kà ndi ozor á búghị ndi ọmúmú-ónúọgụgụ na mú ya. Na úbọchị tá, orü di ímérímé jịrị ọmúmú-ónúọgụgụ à rü. Orü, obiạ, ọrü-órü, na Í ruu ihe né jí ọmúmú-ónúọgụgụ Í rü. Ha na kpó ndi na rü nchéchichè nka onye ọmúmú-ónúọgụgụ.
Ọ dị nlụlítá ụkà nke ndi ọmúmú-ónúọgụgụ náa jü màkà ihe ọmúmú-ónúọgụgụ dí kà ónúọgụgụ di nà àlà mgbé mádu ánóghị ya. Onye ọmúmú-ónúọgụgụ Benjamin Peirce si ọmúmú-ónúọgụgụ bụ "obiạ nke ha nè jị ẹ rü ihe di mkpà". Albert Einstein, nà áká ozor, sị na "otụ íwú ọmúmú-ónúọgụgụ kwùrù ihe bu ùwà nke ányí na hü, ọ dígí ézíbóté; na mgbe ha gi bu ézíbóté, ha gágị à bụ ihe bu ùwà nke ányí na hü."
